Follow us on Telegram now for the latest updates!

[Lyrics] Flavour – Levels

Flavour Levels Lyrics.

We present to you the Lyrics to Flavour latest single titled ‘Levels.

For the purpose of Flavour fans and our users here we bring to you the lyrics to the song ‘Levels“.

In case you haven’t download the Song yet, check it out below alongside the Lyrics.

Listen and enjoy Levels by Flavour Below:-

Download The Song


Flavour Levels Lyrics.

Eh eh nwanne if it’s a hit’
Aká anyị dị à

Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo
Anyi aputagooo
Ife emebego

I makwa onye i wu? (Mastaa)
I makwa onye i wu? (Ibe)
I makwa onye i wu? (Ibe)
I makwa onye i wu?

Nwoke na-apu oku
Nwa n’ebe ebe
Nwoke oma osiso
Nya na nwa oma osiso

Na we dey, na we dey
Na we dey here
Na we dey, na we dey
Na we dey here

I si ka o bulu, obulu ya
Na we dey here
Mens kwusu nnukwu ike
Na we dey here (Ahee)

I fugodi convoy anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I nwekwaanu choice (Ahee)

I fugodi package anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I belu ebelu (Ahee)

Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka n’enene

I ma na nde nde edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego

Agu ji egbe
I makwa onye i wu?
O kpata o zuo ora (Obi Cubanaaa..)
I makwa onye i wu?

Onwa n’etiri ora
I makwa onye i wu?
Anyi don nwanne
I makwa onye i wu?

O jide o nye nwanne ya
Nwoke na apu oku
Nwa a na-ayo eze
Nwa na-ebe ebe (E-money)

Nwoke bu ebube ebube
Nwoke oma osiso
Iyawo na wa na wa
Nya na nwa oma osiso
(Ah yee, ah yeee)

Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi bu bu, odogwu odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso

Ndi nku, ndi nku
Ndi nku, ndi nku
Ndi ike, ndi ike

I hula men shiri ike?
Ndi oma, ndi oma
Ndi oma, ndi oma
Ju some doubt osiso?
Ah yee, ah yee

A na m anukwanu ife
A na m anukwanu ife
A na m asikwanu ndo?
Okwu abago n’ego
Men na-eme na bundle

Fa bialu ka izuogu
Fa na-eme na cash
Ofodu na-edezi cheque
Ah heee

I fugodi convoy anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I nwekwaanu choice (Ahee)

I fugodi package anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I belu ebelu (Ahee)

Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka n’enene

I ma na nde nde edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri ego

Agu ji egbe
I makwa onye i wu?
Anderson Obiagwu
I makwa onye i wu?

Aka ekpuchi onwa n’igbo
I makwa onye i wu?
Dr Eze Mmuo
I makwa onye i wu?

Nwoke di ebube ebube
Nwoke na-apu oku
Legend nwanne
Nwa na-ebe ebe

Onye mpiawa azu
Nwoke oma osiso
Ome mma na ojoto
Nya na nwa oma osiso

Ah yee, ah yee
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi bu bu, odogwu odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nso

Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo
Anyi aputagooo
Ife emebego
I makwa onye i wu?

 
More
 

Join the Discussion

No one has commented yet. Be the first!

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *