Follow us on Telegram now for the latest updates!

The Cavemen – Ihunanya (The Love Song) Lyrics

The Cavemen – Ihunanya (The Love Song) Lyrics
The Cavemen – Ihunanya (The Love Song) Lyrics.

We present to you the Lyrics to The Cavemen  brand new single titled “Ihunanya (The Love Song)”.

For the Purpose of The Cavemen fans and our users here we bring to you the lyrics to the song ‘Ihunanya (The Love Song)’.

In case you haven’t download the Song yet, check it out below alongside the Lyrics.

Download The Song


The Cavemen – Ihunanya (The Love Song) Lyrics.

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya
Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya

Mgbe m noo na-anyi nwere obi uto
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya

 
 

Join the Discussion

No one has commented yet. Be the first!

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *